Book cover

Mkpa Gị Na-akpa M Mgbe Dum

Abụ Nile na Ukwe Ụmụntakịrị Nile, 22


0:00 0:00
Introduction
All Verses

1. Mkpa ị n’akpa’ m’gbe dum,Onye kasị’amara.Ọdịghị olụ ka nkeỊNwer’ike’inye udo

Mkpa ị n’akpa m, o n’a-kpa m;Ọ n’akpa’ m’gbe nile!O, gọzie m Onye nzọta m;Abịakwute m gị!

2. Mkpa ị n’akpa’ m’gbe dum,N’anọdụ na nso.Ike’ọnwụnwa adaaMgbe Ị nọ na’ nso.

3. Mkpa ị n’akpa’ m’gbe dum,N’an̅ụrị m’ọbụ mgbu.Bịa’ngwa’ngwa nọnyere m,M’ọbụ ndụ bụ, n’efu.

Mkpa ị n’akpa’ m’gbe dum,Onyekachasị nsọ.O, mee m nke gị n’ezie,Ọkpara dị’ngọzi!

4. Mkpa ị n’akpa’ m’gbe dum,Onyekachasị nsọ.O, mee m nke gị n’ezie,Ọkpara dị’ngọzi!

Mkpa ị n’akpa m, o n’a-kpa m;Ọ n’akpa’ m’gbe nile!O, gọzie m Onye nzọta m;Abịakwute m gị!