Book cover

Abalị Jụụ

Abụ Nile na Ukwe Ụmụntakịrị Nile, 104


0:00 0:00
Introduction
All Verses

1. Abalị jụụ! Abalị nsọ!Dara jii, n’eny’ íhèLee nwagbọgbọ na ọkpara ya.Nwata dị’nsọ, dị’nro, dị nwayo,N’arahụ n’udo’nk’igwe;N’arahụ n’udo’nk’igwe.

2. Abalị jụụ! Abalị nsọ!Ọzụ atụrụ nọ n’egwu!Otuto sin’igwe dị’anya bịa;Usu nke igwe bụr’Aleluya!Amụrụ Kraịst Onyenzọpụta!Kraịst Onyenzọpụta!

3. Abalị jụụ! Abalịnsọ Ọkpara Nna, íhè’ọchaIhụ nsọ gị n’enye íhè,N’ụbọchị amara mgbapụta,Jisus Onyenw’ayị n’ọ mụmụ gị;Onye nw’ayị n’ọmụmụ gị.