1. K’anyị gbakọọ gburugburuN’ekper’ezin’ụlọIkele Nn’ayị nk’elu’igweNa ngọzi ayị n’enweko.
2. K’anyị kele mak’oge nri ayị,N’uwe’anyị kw’ụbọchị,Nne na nna, ezi’ụlo,N’ihi nlekọt’ọma ya.
3. K’anyị jere y’ozi mgbe dum,N’u che n’omume kwa,N’obi’umeala se kpuruDịka’ezin’ụlọ ndi ọzọ.