Page 18
K’Anyị Gaa n’Ihu
K’Anyị Gaa n’Ihu
1. K’anyị gaa n’ịhu n’ọlụ nke Onyenw’ayị,Na mgbe ndụ gasịrị ayị g’enweta ụgw’ọlụ;N’ọgụ’im’ez’ihe K’anyị buru mm’ agha,Mm’agha ukwu’nk’ezi’okwu.
M’ony’iro n’achi ọchị Atụl’egwu;Jisie ike, Onyenw’ayị’ nọ n’akụkụ’ayị.Anyị’a gaghị an̅a’ ntị ihe’ndi’ọjọọ g’ekwu,M’ayị’g’e rubere ’Onye nw’anyị’isi.
2. Anyị agaghị ala azụ, Ọnụ’ọgụ anyị pere mpeM’atụnyere ya ndi ọzọ nke anyị n’ahụ;ike ahụghị anya g’enyere mụ na gị’akaN’ọlụ’otuto nk’ezi’okwu.
M’ony’iro n’achi ọchị Atụl’egwu;Jisie ike, Onyenw’ayị’ nọ n’akụkụ’ayị.Anyị’a gaghị an̅a’ ntị ihe’ndi’ọjọọ g’ekwu,M’ayị’g’e rubere ’Onye nw’anyị’isi.
3. M’anyị me’ez’iheọdịghị’ mkpa ịtụ’egwu,Onye nw’ayị, Onyinye’ak’ayị’, g’anọ nso mgbe dum;N’ụbọchị’ọnwụnw’ọ g’eme Ndị nsọ y’obi’ọma,Mee nke’ọma ụzọ’nk’e zi’okwu.
M’ony’iro n’achi ọchị Atụl’egwu;Jisie ike, Onyenw’ayị’ nọ n’akụkụ’ayị.Anyị’a gaghị an̅a’ ntị ihe’ndi’ọjọọ g’ekwu,M’ayị’g’e rubere ’Onye nw’anyị’isi.
Isi-okwu na Egwu: Evan Stephens, 1854–1930