Page 112
A Bụ M Nwa Chineke
A Bụ M Nwa Chineke
1. Abụ’m nwa Chineke,M’ozitere’m n’ebe’a,O nyewo’m ụlọ nk’el’ụwaNne na’nn’ ’obi’ọma.
N’edu’m, n’eche’m, gaa n’akụ kụ m,Mee ka’m chot’ụzọ.Kuziere’m ihe’m g’emeKa mụ na ya biri.
2. Abụ’m nwa Chineke,Ya mere mkpa’m dị’ụkwu;Nyere’m aka’ịghọt’okwu yaTutu oge agaa.
N’edu’m, n’eche’m, gaa n’akụ kụ m,Mee ka’m chot’ụzọ.Kuziere’m ihe’m g’emeKa mụ na ya biri.
3. Abụ’m nwa Chineke.Ngọzi’ukwu n’eche’m;Ma mmụta ime uche ya;Mụ na ya g’ebi’ọzọ.
N’edu’m, n’eche’m, gaa n’akụ kụ m,Mee ka’m chot’ụzọ.Kuziere’m ihe’m g’emeKa mụ na ya biri.
Isi-okwu:Naomi W. Randall, 1908–2001. © 1957 IRI
Egwu:Mildred T. Pettit, 1895–1977. © 1957 IRI