Page 124
Nwaa Mee Ezi-ihe
Nwaa Mee Ezi-ihe
1. Nwaa me’e z’i he! Nwaa kwu’ezi’okwu!I nwere’ọrụ onyeọzọ apụgh’ịrụ;Rụọ ya n’obi’ike n’obi’ọma’nkeọma,Mụ’ọzi g’a bịa ọsọsọ ịkọ akụkọ.
Nwaa, nwaa nwaa me’ez’ihe;Nwaa, nwaa, nwaa kwu’ezi’okwu,Nwaa kwu’ezi’okwu, Nwaa kwu’ezi’okwu.
2. Nwaa me’e z’i he! Nwaa kwu’ezi’okwu!Ọdịda ndi ọzọ enwegh’ike’ịzọ gị.Guzoro mụọ, ugwu, n’okwukwe gị;Guzoro ka dike lụ’ọgụ ru’ọnwụ.
Nwaa, nwaa nwaa me’ez’ihe;Nwaa, nwaa, nwaa kwu’ezi’okwu,Nwaa kwu’ezi’okwu, Nwaa kwu’ezi’okwu.
Isi-okwu:George L. Taylor, b. 1835
Egwu:ahaziri siten’aka A. C. Smyth, 1840–1909