Page 128
Kuzie M Ịga n’Ìhè Ahụ
Kuzie M Ịga n’Ìhè Ahụ
1. Kuzie m ịga n’ihe’ịhụn’anya ya;Kuzie m ikpere Nna nke bi n’elu;Kuzie m ịmata ihe ndi dị mma;Kuzie m; kuzie m ịnaga n’íhè.
2. Bịa nwatakịrị, ayị g’amụkọtaMak’iwu nsọ ya, k’anyị laghachịN’ebe obibi’ayị’ịbi n’ihu yaMgbe du’mgbe dum ịnaga n’íhè.
3. Nna bi n’igwe ayị kele gị taa.N’odudu ịhụn’a nya i gosi’a nyị ụzọ.Anyị n’eto gị n’abụ nke mmasị ỊN’ọn̅ụ, n’ọn̅ụ ayị g’aga n’íhè.
Isi-okwu na egwu:Clara W. McMaster, 1904–1997. © 1958 IRI