Auto-scroll is most reliable with MIDI (computer-generated) audio.
Practice
Loading…
Bịa, Bịa, Unu Ndi-nsọ
1. Bịanu ndinsọ, atul’egwu n’ọlụ;N’an̅ụrị gaa n’ụzọ.Ma njem ahụ g’a dị k’osir’ike,Amarak’ụbọ chị.Ọ dị’mma karịa k’anyị nagbalịChụpụ’echiche n’abaghị uru,Mee’ nke’an̅ụrị g’ek’obi u nu—Ọ dị mma! Ọ dị mma!
2. Ayị’ n’er’uju n’eche n’osiri ke?’Bụgh’otua; Ọ dị mma.Gịnị k’ayị n’eche’iri rit’ okụgwọ’rụM’ayịjụilụ’ọg’ụgbua?Kee akwa n’ụme; Were m’ọ hụrụ.Chịaga’gh’a hapụ ayị ugbua;Na nsonso ayị gakọ’akụkọ a—Ọ dị mma! Ọ dị mma!
3. Ayị g’achõt’e be Chukwu kwador’ayị,Dị anya na ndida,Ebe ọdịghi’o nye g’e m’ayị egwu;Ebe ngọzi ndi nsọ.Anyị g’e me’ikuku juputa n’abụ,Tie mkpu o tuto nye Chukwu eze anyị;Nke ka nke anyi g’asị—Ọ dị mma! Ọ dị mma!
4. M’ọ bụ ayị’ nwụọ tu tu n jem a gwụ,O bị’ụ tọ! Ọ dị mma!Ayị g’e si na mme’-kpa hụ nwe r’o-nw’ayị;Ayị na’n-di nsọ g’e bi!M’ọ bụ rụ n’a ha pụ ndụ’a-ny’ọ zọỊ hụ’n di nsọ nwe ’ti zu’i ke,Lee, k’a’yị g’e si bụ lie a bụ —Ọ dị mma! Ọ dị mma!