Page 8
Onye-Mgbapụta nke Israel
Onye-Mgbapụta nke Israel
1. Onye’ mgbapụta’ Israel,ihe mmasị anyị,Onye ayị nakpọ maka ngọzi,Onyinyo’ ayị n’ehihie,Okụ ayị n’abalị,Ez’ ayị’ Onye’ Nzọt’ayị, ịh’ayị nile!
2. Anyịma Ọnabịakpọkọt’atụrụ yaDu ga ha Zaịọn n’ịhụn’anya,Gịnị ka ha n’akwana ndagwurugwu ọnwụ,M’ọbụ n’ịm’ọzara nagagharị?
3. Ọ dịwo anya k’ayịkpafuru k’ọbịa na mmehie,Matie mkpu n’ọ zara maka gị!Ndị ịro anyịn̅ụrịrị na mwute anyị,Ma Israel g’enweonwe ya nanso a.
4. Dik’ụmụ nke ZaịọnOziọma dịrị anyị.Ihe ngosi apụtawoiheAtụl’egwu, m’ez’ịhe,Ala ez’ahhụ bụ nk’anyị.Oge nke mgbapụta adịwo nso.
5. Weghachi, ezigbo Onye Nzọ’ta m,Ihe nke ihu gị;Nye mkpụrụ’ obi an̅ụri nkasiobi;Ma mee k’agụ ụtọMaka ebe nsọ gịWetara obi m olile a-nya.
6. O lee! ma puku iriNke ndi mụọ’ozi n’a-n̅ụrị,Ma imerime n’eche okwu ya;O kwuo! ma ebigh-ebi,Juru n’olu ya,N’en̅omi otuto nk’Onye-nwe’ayị.
Isi-okwu: William W. Phelps, 1792–1872; a haziri site na Joseph Swain,1761–1796. E tinyere n’akwụkwọ-abụ mbụ nke ndi LDS, 1835.
Egwu: Freeman Lewis, 1780–1859