Page 8
Onye-Mgbapụta nke Israel
Onye-Mgbapụta nke Israel
1. Onye’ mgbapụta’ Israel,
ihe mmasị anyị,
Onye ayị nakpọ maka ngọzi,
Onyinyo’ ayị n’ehihie,
Okụ ayị n’abalị,
Ez’ ayị’ Onye’ Nzọt’ayị, ịh’ayị nile!
2. Anyịma Ọ
nabịakpọkọt’atụrụ ya
Du ga ha Zaịọn n’ịhụn’anya,
Gịnị ka ha n’akwa
na ndagwurugwu ọnwụ,
M’ọbụ n’ịm’ọzara nagagharị?
3. Ọ dịwo anya k’ayị
kpafuru k’ọbịa na mmehie,
Matie mkpu n’ọ zara maka gị!
Ndị ịro anyị
n̅ụrịrị na mwute anyị,
Ma Israel g’enweonwe ya nanso a.
4. Dik’ụmụ nke Zaịọn
Oziọma dịrị anyị.
Ihe ngosi apụtawoihe
Atụl’egwu, m’ez’ịhe,
Ala ez’ahhụ bụ nk’anyị.
Oge nke mgbapụta adịwo nso.
5. Weghachi, ezigbo Onye Nzọ’ta m,
Ihe nke ihu gị;
Nye mkpụrụ’ obi an̅ụri nkasiobi;
Ma mee k’agụ ụtọ
Maka ebe nsọ gị
Wetara obi m olile a-nya.
6. O lee! ma puku iri
Nke ndi mụọ’ozi n’a-n̅ụrị,
Ma imerime n’eche okwu ya;
O kwuo! ma ebigh-ebi,
Juru n’olu ya,
N’en̅omi otuto nk’Onye-nwe’ayị.
Isi-okwu: William W. Phelps, 1792–1872; a haziri site na Joseph Swain,1761–1796. E tinyere n’akwụkwọ-abụ mbụ nke ndi LDS, 1835.
Egwu: Freeman Lewis, 1780–1859