Page 24
Ọlụ ahụ Dị Ụtọ
Ọlụ ahụ Dị Ụtọ
1. Ọlụ dị’ụtọ, Chukwu m, Eze m,Ito aha Gị, kele bụọ abụ,Iz’ihụnanya Ị n’ihe ụtụtụ,Ma kwus’ezi’okwu aị n’abalị.
2. Ụbọchịnsọ’ịzu’ike’Ịdị’ụtọ.Uche’anụ ahụagaghị’eji m.Kwe k’obị m soro n’abụabụ,Dịk’ezigb’oluụbọ nke Devid!
3. Obi m gan̅ụrị n’Onyenwe mGọzie ọụ ya n’okwu ya.Lee k’ọlu ama ra Ị n’enwe n’ihe!Lee ịdị o mimi ndụmọdụ nsọ!
4. Lee an̅ụrị nke m g’eweliNy’ezigbo aha gị’mgbe dum,’Gbe n’ala eze a n̅ụrị m g’ahụIhu gị n’oke an̅ụrị!
5. Mme hie ony’iro m kachasị mbụ,’Gagh’ewe’anya m, ntị m iwe.Ndiro m bi n’ime m ag’egbu ha,Setan agagh’ akwụ sị’udo m.
6. Mgbe’ ahụ ka m g’ ahụ, nụ, mataIhe’ du’m chor’inwe n’ụwa,M’ike’ ọbụla chọt’ ọlụ dị ụtọN’ụw’ ebighebi’ nke an̅ụ rị.
Isi-okwu:Isaac Watts, 1674–1748
Egwu:John J. McClellan, 1874–1925 Nhazi © 1990 IRI