Page 24
Ọlụ ahụ Dị Ụtọ
Ọlụ ahụ Dị Ụtọ
1. Ọlụ dị’ụtọ, Chukwu m, Eze m,
Ito aha Gị, kele bụọ abụ,
Iz’ihụnanya Ị n’ihe ụtụtụ,
Ma kwus’ezi’okwu aị n’abalị.
2. Ụbọchịnsọ’ịzu’ike’Ịdị’ụtọ.
Uche’anụ ahụagaghị’eji m.
Kwe k’obị m soro n’abụabụ,
Dịk’ezigb’oluụbọ nke Devid!
3. Obi m gan̅ụrị n’Onyenwe m
Gọzie ọụ ya n’okwu ya.
Lee k’ọlu ama ra Ị n’enwe n’ihe!
Lee ịdị o mimi ndụmọdụ nsọ!
4. Lee an̅ụrị nke m g’eweli
Ny’ezigbo aha gị’mgbe dum,
’Gbe n’ala eze a n̅ụrị m g’ahụ
Ihu gị n’oke an̅ụrị!
5. Mme hie ony’iro m kachasị mbụ,
’Gagh’ewe’anya m, ntị m iwe.
Ndiro m bi n’ime m ag’egbu ha,
Setan agagh’ akwụ sị’udo m.
6. Mgbe’ ahụ ka m g’ ahụ, nụ, mata
Ihe’ du’m chor’inwe n’ụwa,
M’ike’ ọbụla chọt’ ọlụ dị ụtọ
N’ụw’ ebighebi’ nke an̅ụ rị.
Isi-okwu:Isaac Watts, 1674–1748
Egwu:John J. McClellan, 1874–1925 Nhazi © 1990 IRI