Auto-scroll is most reliable with MIDI (computer-generated) audio.
Practice
Loading…
Ekpere Mbụ nke Joseph Smith
1. Lee ụtụtụ ahụ, di ezị mma!Awnụ n’etisike n’elu.An̅ụ n’azụ, nnụnụ n’abụ,Egwu n’ada sịte n’ọhịa,Mgbe n’ime ọhịa nke ndo dị,Joseph chọọ Chi ịhụ n’anya,Mgbe n’ime ọhịa nke ndo dị,Joseph chọrọ Chi ịhụn’anya.
2. Sekpuru n’ume ala n’arịọ—Ekpere mbụ nwata kpere—Mgbe ike mmehie karịrịIke gwụrụ obi ya;N’adaghị mba okwesir’ikeNa nlekọta Nna Eluigwe,N’adaghị mba okwesir’ikeNa nlekọta Nna Eluigwe.
3. Na Mberede ihe gbadata,Karị anwụ etiti ehihie,Ma ogidị ebube n’enwuDakwasị gburu gburu ya,Ebe mmadụ abụọ si n’igwe bịa,Chukwu Nna, na Ọkpara,Ebe mmadụ abụọ si n’igwe bịa,Chukwu Nna na nke Ọkpara.
4. “Joseph lee Nwa M’hụrụ n’a nya;Nụ’olu ya!” O, lee okw’ ụtọ!A zara ekpere Joseph,M’o gere Onye nw’ayị nti.O oke ọn̅ụ juru ya obi,N’ihi n’ọhụrụ Chukwu;O, oke ọn̅ụ juru ya obi,N’ihi n’ọhụrụ Chukwu dị ndụ.
Isi-okwu:George Manwaring, 1854–1889
Egwu:Sylvanus Billings Pond, 1792–1871; a haziri site n’aka A. C. Smyth, 1840–1909