Page 38
Jisus, A Mụrụ n’Ịdi-ala
Jisus, A Mụrụ n’Ịdi-ala
1. Jisus, a mụrụ n’ịdị’ala,Ugbua bịa n’ụwa n’ebube.Ọ hụrụ mwute na mgbu;Ọ bịara n’ụwa ịchi.Ọ bịara n’ụwa ịchị.
2. Bụụrụ nwatụrụ ume ala,Bụ Onyenw’ayị nnukwu Abụ M,O rudatar’isi n’obe;Urukpu b’ụgbo ala ya.Urukpu b’ụgbọala ya.
3. Ọ sụr’ụde gba ọbara;Ugbua pụtara n’ebube.Ndi nke ya jụrụ y’ajụ,Ag’ama ya k’eze ha.Ag’a ma ya k’eze ha.
4. A hapụrụ nanị ya,Ugbua ọ nọ n’och’eze.O buru’ihe dum n’ume’ala,Ugbu’ọ gaghi’ebu h’ọzọ.Ugbu’ọ gaghi’ebu h’ọzọ.
Isi-okwu:Parley P. Pratt, 1807–1857
Egwu:Giacomo Meyerbeer, 1791–1864, e weere