Page 38
Jisus, A Mụrụ n’Ịdi-ala
Jisus, A Mụrụ n’Ịdi-ala
1. Jisus, a mụrụ n’ịdị’ala,
Ugbua bịa n’ụwa n’ebube.
Ọ hụrụ mwute na mgbu;
Ọ bịara n’ụwa ịchi.
Ọ bịara n’ụwa ịchị.
2. Bụụrụ nwatụrụ ume ala,
Bụ Onyenw’ayị nnukwu Abụ M,
O rudatar’isi n’obe;
Urukpu b’ụgbo ala ya.
Urukpu b’ụgbọala ya.
3. Ọ sụr’ụde gba ọbara;
Ugbua pụtara n’ebube.
Ndi nke ya jụrụ y’ajụ,
Ag’ama ya k’eze ha.
Ag’a ma ya k’eze ha.
4. A hapụrụ nanị ya,
Ugbua ọ nọ n’och’eze.
O buru’ihe dum n’ume’ala,
Ugbu’ọ gaghi’ebu h’ọzọ.
Ugbu’ọ gaghi’ebu h’ọzọ.
Isi-okwu:Parley P. Pratt, 1807–1857
Egwu:Giacomo Meyerbeer, 1791–1864, e weere