Auto-scroll is most reliable with MIDI (computer-generated) audio.
Practice
Loading…
E Guzo M n’Ịtụn’anya
1. Eguzo’m n’ịtụn’anya n’ịhụn’anya Jisus,Nwe mgbagwo ju’anya n’amara ọ n’enye m n’uju.M na’ma jiji ịmata n’egburu ya n’ihi m,Na n’ịhị m’ọtar’ahụhụ gbaa ọbara nwụọ.
O ọ dị’ebube na ọ g’elekọta mNke g’ezu inwụrụ m!O, ọ dị ebube, ọ dị’m’ ebube!
2. Ọ tụrụ’m n’anya n’ọrịdatara n’och’ezeỊzọpụta’obi’mpako, nnupu isi ka’ nke m,N’ọgesetipụ ịhụn’anya nye’onye dịka’m,O zuru’inwere, ịgbapụta, n’ikpepụta.
O ọ dị’ebube na ọ g’elekọta mNke g’ezu inwụrụ m!O, ọ dị ebube, ọ dị’m’ ebube!
3. Mche’aka y’adụpuru, n’agb’ọbar’ịkw’ụgwọ!Ụdị’ebere’ịhụn’anya, dị’uchu ka’m g’echefu?Ee, a ga’m eto ma fee n’oche ebere,Ruo’mgbe n’och’eze di’ebube m sekp’rụ n’ụkwụ ya.
O ọ dị’ebube na ọ g’elekọta mNke g’ezu inwụrụ m!O, ọ dị ebube, ọ dị’m’ ebube!