Page 46
E Nwere Ugwu Dị n’Ebe Dị Anya
E Nwere Ugwu Dị n’Ebe Dị Anya
1. Enwer’ugwu dị n’eb’anya,N’ezi’mgbidi’obodo,Ebe’akpọgbur’ ezi’Onyenw’ayị,Nke nwur’ịzọt’ayị.
2. Anyi’amaghị, nweghị’ke’ịkọMgbu’Ọ nagidere,M’ayị kwere n’ọbụ n’ihi’anyịO koro n’elu’obe.
3. Onweghị’onye dị mma zuruỊ kw’ụgwọ nke mmehie.Nanị ya g’akpọgh’ụzọ’ahụNk’igwe ma kpọbat’ayị.
4. Ọ hụr’ayị n’anya n’ezi’okwu!M’ayị g’ahụ ya n’anya,Tụkwas’obin’ọbar’a yaJisi ’ke lụ’ọlụya.
Isi-okwu:Cecil Frances Alexander, 1818–1895
Egwu:John H. Gower, 1855–1922