Page 48
Anyị Ga Abụ Ekele Nye Aha Jisus
Anyị Ga Abụ Ekele Nye Aha Jisus
1. Ayị g’abụ’abụ’ekele nye’ aha Jisus,Ny’o tuto na ugwuOnye ahụ nke gbara ọ bara n’ugwu KalvarịMa nwụọ k’ayị wee dị ndụ.
2. Ọ gafer’ụzọ ilinile;Nzọ pụta bụ abụ ya;Ọ kpọkuru O bị mmehie jiIson’igwe elu’igwe.
3. Onweghị’onye dị mma zuruỊ kw’ụgwọ nke mmehie.Nanị ya g’akpọgh’ụzọ’ahụNk’igwe ma kpọbat’ayị.
4. Ọ hụr’ayị n’anya n’ezi’okwu!M’ayị g’ahụ ya n’anya,Tụkwas’obin’ọbar’a yaJisi ’ke lụ’ọlụya.
Isiokwu:Richard Alldridge, 1815–1896
Egwu:Joseph Coslett, 1850–1910