Page 50
N’Ụmeala, Onye-nzọpụta Anyị
N’Ụmeala, Onye-nzọpụta Anyị
1. N’umeal’onye’nzọpụta anyị,Zite mụọ! n’eb’anyị n’arịọ,K’ayị n’agọzị’achị cha na’mmiriN’aha gị n’ubọchị’ nsọ a.Ka’m ghar’ichefu, Onye’nzọpụta,Gị gba r’ọbara ma nwụọ n’ịhi m,M gbe obi gị kwụ sịrị ma tiwaN’elu’obe’nke Kalvarị.
2. Me ju’obi anyị na mgbaghara;Kuzie re any’ị hụ n’anya.K’ekpere anyị bịakwutegịN’ụlọ nsọ gị dị n’elu.Mgb’anyị gosirị itozu okeMaka nchụ aja gị dị nsọ,Onye nw’anyị k’anyị bịaghachi n’ihu gị;K’ebube gị mụ kwasị anyị.
Isiokwu:Mabel Jones Gabbott, b. 1910. © 1948 IRI
Egwu:Rowland H. Prichard, 1811–1887