Page 50
N’Ụmeala, Onye-nzọpụta Anyị
N’Ụmeala, Onye-nzọpụta Anyị
1. N’umeal’onye’nzọpụta anyị,
Zite mụọ! n’eb’anyị n’arịọ,
K’ayị n’agọzị’achị cha na’mmiri
N’aha gị n’ubọchị’ nsọ a.
Ka’m ghar’ichefu, Onye’nzọpụta,
Gị gba r’ọbara ma nwụọ n’ịhi m,
M gbe obi gị kwụ sịrị ma tiwa
N’elu’obe’nke Kalvarị.
2. Me ju’obi anyị na mgbaghara;
Kuzie re any’ị hụ n’anya.
K’ekpere anyị bịakwutegị
N’ụlọ nsọ gị dị n’elu.
Mgb’anyị gosirị itozu oke
Maka nchụ aja gị dị nsọ,
Onye nw’anyị k’anyị bịaghachi n’ihu gị;
K’ebube gị mụ kwasị anyị.
Isiokwu:Mabel Jones Gabbott, b. 1910. © 1948 IRI
Egwu:Rowland H. Prichard, 1811–1887