Auto-scroll is most reliable with MIDI (computer-generated) audio.
Practice
Loading…
N’elu Elu Ugwu
1. N’elu elu ugwu’Agbasara’ọkọlọtọ.Unu’mba weli’anya;Ọ n’efe re’ụw’aka.Na Deseret, ala ụtọ n’udo,N’el’ugwu Zaịọn Lee k’ọguzo!
2. Ma Chukwu n’echeta’Nkwa’okwere’mgb’ochieNa ya n’ugwu ZaịọnG’ekpughe’ụzọ’ezi’okwu!Ihe ya g’adọta nlere anyaNk’ụwa nile n’oge’ikp’azụ.
3. N’ụlọ ya k’ag’azụ,Igosi’otuto ya,Ag’anụ’olu mmadụN’ala dị’anya n’asị:Ayị’ g’agbago ugbua ma fee Onyenwayị’,Nụrụ’ezi’okwu ya ma mụo’ọkwu ya.
4. A g’ezi’ayị n’ebe ahụIwu’nke g’adị’ịre.Ji’ezi’okwu n’amamihe,Chịkọta’ụwa dum.Ruo mgbe ebighe bi ụzọ ya k’ayị’ g’eso,Ma zọpụt’onwe’anyị na ndi’ayị nwụrụ.