Auto-scroll is most reliable with MIDI (computer-generated) audio.
Practice
Loading…
O Kwuo, Nke Bụ Ezi-okwu?
1. O kwuo, ezi o kwu? Ọ bụ’ihe dị’ok’ọnụNk’akụ ụwa g’emepụta,Oke ọnụ ahịa nkezi okwu g’abụ mgbeUgo nke ndi eze’mpako nke dị o ke’ọnụ ahịaG’abụzị ihe n’abagh’uru.
2. E kwuo, ezi okwu? Ọbụ ihe nriteNke mmadụ m’ọbụ Chi g’achọ.Gaa chọọ n’omimi nile’ nk’ọdị n’egbuke,M’ọbụ gbago n’elu ịchọ n’ihu eluigwe:Obụ’ebun’obi kasị’mma ịchọ.
3. Mkpa n’aka eze ak’ike ga adapuMgbe ọ n’alu so ezi ikpe.M’ogịdi ezi’okwu g’adị ruo ikpe’azụ,Ma mgbidi ya g’eguzos’ike n’ikuk’u ọjọọM’ọdịdank’eze ak’a ike.
4. Ma kwo, ezi okwu? Ọbụ mbụ n’i kpe a zụNke g÷adịgider÷u oge dum.M’elu’igwe gabiga ma isi÷ụwa gbawa,Ezi’okwu, ihe nile na ndu ga nọgide.Agbanwe agbanwe ruo ọgwụgwụ.