Auto-scroll is most reliable with MIDI (computer-generated) audio.
Practice
Loading…
Ugbua ka Anyị N̄ụrịa
1. Ugbua k’anyị n̅ụrịa n’ụbọchị nke nzọpụta.Anyị’agaghị’akpagh’ rị ka ndi ọbịa n’ụwa.Ozi ọma n’adara anyị na mba ndi’ọzọ,Na nwa ntịntị oge nzọpụta g’abịa.Mgbe’ihe dum e kwere ndi nsọ nkwa a g’enye,M’ọdịgh’onye g’eso gb’ụtụtụ ru anyasị,Ma ụwa g’adị ka ọgige nke Iden,Ma Jisus g’asi Israel nile “lọta.”
2. Anyị g’ahụ onw’ayị n’anya ma hapụ ịkewa,Ma kwụs’ịme njọ ma bụrụ otu mgbe dum.Mgbe ndi’amaghị Chukwu n’atụ’egwu maa jiji,Ayị g’echer’ubọchi Mgb’Onye nzota g’abịa.Mgbe’ihe dum e kwere ndi nsọ nkwa a g’enye,M’ọdịgh’onye g’esogb’ụtụtụ ruo’anyasị,Ma ụwa g’adị ka ọgige nke Iden,Ma Jisus g’asi Israel nile “lọta.”
3. N’okwukwe ’ayị dabere n’aka nke JehovaIdubig’ayị n’ụbọchị nsogbu nile,M gbe otit’ihe gasịr’ịw’ihe’ubi gasịa,Anyị g’eso bilie Mgb’Onye nzọta bịara.Mgbe’ihe dum e kwere ndi nsọ nkwa a g’enye,A g’ekpu, ha na’ndi mu’ozi’okpu’ eze,Ma ụwa g’adị ka ọgige nke Iden,Ma Kraịst na ndi ya g’abụ otu ru ebigh’ebi.
Isiokwu:William W. Phelps, 1792–1872. E tinyere n’ime akwụkwọabụ mbụ nke ndi LDS, 1835.