Auto-scroll is most reliable with MIDI (computer-generated) audio.
Practice
Loading…
Anyị Ekele Gị, O Chukwu, Maka Onye-amụma
1. Ekele Chukwu maka Onye amụmaIdu ayi nụbọchị ịkp’azụ ndi a.Ayị kelegị n’izitere’ oziọmaIj’íhè ya mepe echich’ayị.Ekele gi na ngọzi nileNke aka gị wụkwasịrị ayị.Ọmasịr’ayị ijere gị ozi,Mahụ idebe iwu gị n’anya.
2. Mgb’ọchịchịrị nsogbu bịagider’ayịN’achọ ibibi udo ayị,Olil’anya n’amuke n’ihuanyị,M’anyị mara na nzọp’ta dị’nso.Ayị kwere n’ịdị mma Onyenw’anyị.Anyị chọpụtawo n’oge mbụ.Ajọọ ndi n’aluso ZaịọnA g’etigbu ha n’og’ikpe azụ.
3. Ayị g’abụ abụ ịdị mma ya n’ebere.Tooya n’ehihie n’abalị,n̅ụrịa n’ebu be nke ozioma ya,Ma n’ụtọ íhè ya n’enye ndụ.Otua n’itozu oke ebigh’ebiNdi eziokwu n’okwukwe g’aga,Ebe ndi jụrụ ozi’ọma nke aAgaghị’amata obi ụtọ ya.