Auto-scroll is most reliable with MIDI (computer-generated) audio.
Practice
Loading…
Ama M n’Onye-mgbapụta M Dị Ndụ
1. Ama’m n’Onye’mgbapụta’m dị’ndụ.Nkasịobi nk’okwua n’enye!Ọ dị, Ọ dị’ndụ’onye nwụrụ.Ọ dị’ndụ, Ony’isi m dị mgbedum.Ọ dị’ndụ ịnye’m ịhụn’anya.Ọ dị’ndụ ịrịọrọ mụ n’elụ.Ọ dị’ndụ ịnye obi m nri.Ọ dị‘ndụ ịgọzị n’oge’mkpa.
2. Ọ dị’ndụ inyeejum n’ụba.Ọ dị’ndụ iji’anya ya n’edu’m.Ọ dị ịkasị mụ obi.Ọ dị’ndụ ịnụ’ mkpesa nke’obi’m.Ọ d’ịndụ k’ịtụ’egwu’m dere jụụ.Ọ dị’n dụ ihich’anyammiri’m.Ọ dị’ndụ ịkụjụ’obi nsobgu m.Ọ dị’ndụ inye’ngọzi nile.
3. Ọ dị’ndụ enyi ọma’ mụ nke’igwe.Ọ dị ma hụ’m n’anya ru o n’sọtụ.Ọ dị, m’aga’m n’abụ abụ.Ọ dị’n dụ, Onye’nchụ’aja, n’Eze’m.Ọ dị‘ndụ n’enye’m ume’ mgbe dum.Ọ dị‘ndụ m’a ga’m emeri’ọnwụ.Ọ dị‘ndụ ịdozi’eb’obi bi m.Ọ dị‘ndụ ịkpọrute’m n’udo.
4. Ọ dị! Otuto dịrị’aha ya!Dị’ ndụ, Onye Nzọta’m dị k’ọ dị.Ụtọ an̅ụrị’ okwu’a n’enye:“Ama’m n’Onye Mgbapụta’m dị ndụ!”Ọ dị ndụ! Otuto dịrị ya!Ọ dị ndụ’Onye’n zọta’m dịk’ọdị.O, ụtọ an̅ụrị’okwu’a n’enye:“Ama’m n’Onyemgbapụta’m dị ndụ!”
Isiokwu:Samuel Medley, 1738–1799. E tinyere n’ime akwụkwọabu mbụ nke ndi LDS, 1835.