Auto-scroll is most reliable with MIDI (computer-generated) audio.
Practice
Loading…
O Nna Mụ
1. O Nna mụ, gị Onye biNebe dị’elu n’otuto,Olee mgbe m g’abịaghachi n’ihu gịMa lekwas’ihu gị ọzọ?N’ebe’ obibi gị dị nsọ,Ka mụọ m bịri Otu mgbe?Na nwata nke mbụ mụ,K’azụrụ m nso akụkụ gị?
2. N’ebumn’uche Ọtuto’amamiheK’ịdebewo m ebe a n’ụwaMa jikwa ncheta ahụNke’ndi enyi m n’ọmụmụ m;Ma mgbe’ ụfọdụ’otu ihe’nzuzoTakara, “Ịbụ ọbịa n’ebe a,”Ma m chere na awagharịwo m,Site n’ebe dị’elu karịa.
3. Amụtara m ịkpọ gị Nna,Site na Mụo nke si n’elu,Ma, ruo mgbe eweghachịrị ọtu ụzọnke mmụta, Amaghịm nke a.N’elu’igwe ndi Nne na nna’obụ’otu?Mba uche’ahụ n’eme k’a n’eche!Ezi’okwu bụ’uche; eziokwu’ebigh’ebi!N’agwa m n’enwe m nne’b’ahụ.
4. Mgbe ’m g’ahapụ’ụwa’nke’adịgh’ịke’aMgbe’m ga tọgbọ anụ’ahụ’nke a,Nna, Nne, ka m bịakwute’unuN’ebe’obịbị’eze unu n’elu?Mgbe’ ahụ oge m mecharaIhe nileI ziri’mka’m mee,Site n’inye nkwadogi, Kwereka m bịa binyere gị.