Page 90
M Ga-aga Ebe Ị Chọrọ Ka M Gaa
M Ga-aga Ebe Ị Chọrọ Ka M Gaa
1. Ọgaghị’abụ n’el’ugwu ukwuM’ọbụ n’ebili’ mmiri,O nwer’ike ọbụghịn’aghaOnyenwe m g’achọ mụ.M’O jiri olu’nta dịnwayọ kpọọN’ụzọ ndi’ nke m n’amaghị,M g’aza Onyenwe m’akam na nke gị:M g’ag’ebe’Ị chọrọ ka’m gaa.
M gag’ebe Ị chọrọ ka m ga Onyenwe’m,N’ugwu, na ndịda na mmiri;M kwuo ihe’ị chọrọ ka m kwu ezi’Onyenwe m;M gabụ ịhe ị chọrọ k’am bụ.
2. Ikekwe taa enwer’okw’ụtọNke Jisus g’achọ ka’m kwuo;Onye kpafuru n’ụzọ mmehieOnye m’kwesịrị ịchọ.Onye Nzọpụta bụrụ Onye ndu’m,N’ụzọ ọchịchị dị’ nkukoOlu’m ga en̅omi ozi’ụtọ’ahụ:M g’ekwu ihe’Ịchọrọ ka’m kwuo.
M gag’ebe Ị chọrọ ka m ga Onyenwe’m,N’ugwu, na ndịda na mmiri;M kwuo ihe’ị chọrọ ka m kwu ezi’Onyenwe m;M gabụ ịhe ị chọrọ k’am bụ.
3. Onwer’ebe dị ala n’ezieN’ubi ụwa sar’asaEbe’m g’alụ ọlụ ndụ mkpụ mkpụMaka Jisus a kpọgb’ru.N’inye ihe’m nile n’aka ebere gị,N’ịmata n’ịhụrụ m n’anya,M’ g’eji obi ọcha mee uche gị:M g’abụ’ihe’ịchọrọ ka’m bụ.
M gag’ebe Ị chọrọ ka m ga Onyenwe’m,N’ugwu, na ndịda na mmiri;M kwuo ihe’ị chọrọ ka m kwu ezi’Onyenwe m;M gabụ ịhe ị chọrọ k’am bụ.
Isiokwu:Mary Brown, 1856–1918
Egwu:Carrie E. Rounsefell, 1861–1930