Page 94
I Chetara Ikpe Ekpere?
I Chetara Ikpe Ekpere?
1. Tutu’Ịhap’ụlọ’Ị n’ụtụtụ’a,I chetar’ikpee?N’aha Kraịst, Onye nzọpụta’yị,Ị rịọrọ ngọz’ịhụn’anyaDịk’ịhe’ize’ mgbọ?
Lee k’ekpere n’eny’izu’ike!N’eme’abalị k’ọghọ’ihe.Mgbe’ndụgbar’ọchịchịrị,Echeful’ịkpee.
2. Mgb’iwe juru obi gịI chetar’ikpee?Ị rịọrọ maka amara,Ka Ị gbaghara Onye’ọzọNkenọchiri’ụzọ Ị?
Lee k’ekpere n’eny’izu’ike!N’eme’abalị k’ọghọ’ihe.Mgbe’ndụgbar’ọchịchịrị,Echeful’ịkpee.
3. Mgbe ọnwụnwa bịara gị,I chetar’ikpee?Mgbe mwute juru gị’obi,Ị gbaziri ’manụ GiledN’ọn’ụ zọ ịbọchị?
Lee k’ekpere n’eny’izu’ike!N’eme’abalị k’ọghọ’ihe.Mgbe’ndụgbar’ọchịchịrị,Echeful’ịkpee.
Isiokwu:Mary A. Pepper Kidder, 1820–1905
Egwu:William O. Perkins, 1831–1902