Page 94
I Chetara Ikpe Ekpere?
I Chetara Ikpe Ekpere?
1. Tutu’Ịhap’ụlọ’Ị n’ụtụtụ’a,
I chetar’ikpee?
N’aha Kraịst, Onye nzọpụta’yị,
Ị rịọrọ ngọz’ịhụn’anya
Dịk’ịhe’ize’ mgbọ?
Lee k’ekpere n’eny’izu’ike!
N’eme’abalị k’ọghọ’ihe.
Mgbe’ndụgbar’ọchịchịrị,
Echeful’ịkpee.
2. Mgb’iwe juru obi gị
I chetar’ikpee?
Ị rịọrọ maka amara,
Ka Ị gbaghara Onye’ọzọ
Nkenọchiri’ụzọ Ị?
Lee k’ekpere n’eny’izu’ike!
N’eme’abalị k’ọghọ’ihe.
Mgbe’ndụgbar’ọchịchịrị,
Echeful’ịkpee.
3. Mgbe ọnwụnwa bịara gị,
I chetar’ikpee?
Mgbe mwute juru gị’obi,
Ị gbaziri ’manụ Giled
N’ọn’ụ zọ ịbọchị?
Lee k’ekpere n’eny’izu’ike!
N’eme’abalị k’ọghọ’ihe.
Mgbe’ndụgbar’ọchịchịrị,
Echeful’ịkpee.
Isiokwu:Mary A. Pepper Kidder, 1820–1905
Egwu:William O. Perkins, 1831–1902