Auto-scroll is most reliable with MIDI (computer-generated) audio.
Practice
Loading…
Too Nwoke Ahụ
1. Too nwoke ahụ ya na Jehova kpara!Jisus tere onye’amụm’ahụ’ manụ.Dị’ngọz’imeghe ndozi og’ịkpe’azụ,Ndi’eze g’eto ya ha na’mba n’ile.
Kele’onye amụma, rịgoro n’elu’ igwe!Ndi nrapụta n’alụso ya ọgụ n’efuYa na Chi n’eso ọ gakwadoro’ndi ya;Ọnwụ enwegh’ịke’imeri ya ọzọ.
2. Too ncheta ya, ọnwụrụ n’ikwu’ozi’ọma;Ugwu na’ngọzị dịr’aha ya mgbe dum!Ọbara ya nke ndi’ogbụ mmadụ kwafuru,N’arịọ elu’igwe m’ụwa buli’aha ya.
Kele’onye amụma, rịgoro n’elu’ igwe!Ndi nrapụta n’alụso ya ọgụ n’efuYa na Chi n’eso ọ gakwadoro’ndi ya;Ọnwụ enwegh’ịke’imeri ya ọzọ.
3. Otuto ya dị’ukwu’ọkwa’nchụ aja agwụ agwụ.Ru’ebigh ebi ọ g’ejide’ọtụghe’ụzọ.N’okwukwe n’ezi’okwu Ọ g’abaa n’ala’eze,Kpuru okpu’eze n’etiti ndi amụm’ochie.
Kele’onye amụma, rịgoro n’elu’ igwe!Ndi nrapụta n’alụso ya ọgụ n’efuYa na Chi n’eso ọ gakwadoro’ndi ya;Ọnwụ enwegh’ịke’imeri ya ọzọ.
4. Ịchụ’aja n’eweta ngọzị nk’elu igwe;Ụwa g’achụ’aja maka ọbara ya.Bilie ndi’ụwa n’ọgụ nk’ikpe ziri ezi.Ọtụtụ nde g’amata Josef ọzọ.