Page 102
Anya, Ezi Anya n’Ala nile nke Judea
Anya, Ezi Anya n’Ala nile nke Judea
1. N’ebe dị’anya n’ala nke Judea,Ndi’ọzụ’atụrụ’ochie nụrụ ozi’an̅ụrụ:
Too Chineke,Too Chineke,Too Chineke n’elu kasị’elu;Ụdo, dịrị el’ụwaAfọma dịrị mmadụ!
2. Abụ’mgbapụta’ịhụnanya dị’ụtọ,Ozi’nk’ebere si n’elu igwe:
Too Chineke,Too Chineke,Too Chineke n’elu kasị’elu;Ụdo, dịrị el’ụwaAfọma dịrị mmadụ!
3. Onyenw’ayị, ayị na’ndi mụọzi g’an̅ụ;Nyer’ayị aka iji obi n’olu bụ’abụ:
Too Chineke,Too Chineke,Too Chineke n’elu kasị’elu;Ụdo, dịrị el’ụwaAfọma dịrị mmadụ!
4. Mee k’oge bịa’ngwa sin’ebo nile,Ndi’mmadụ g’ejikọ bụọ abụ dị’elu:
Too Chineke,Too Chineke,Too Chineke n’elu kasị’elu;Ụdo, dịrị el’ụwaAfọma dịrị mmadụ!
Isiokwu na egwu:John Menzies Macfarlane, 1833–1892