Page 106
Kraịst Onye-nwe-anyị E Biliwo Taa
Kraịst Onye-nwe-anyị E Biliwo Taa
1. Kraịst Onyenw’ayị ebiliwo, Aleluya!’Madụ na ndi mụ’ọzi n’asị, Aleluya!Welie ọn̅ụn̅ụrịa mmeri, Aleluya!Bụọ, nu n’igwe, m’ụwa zaghachi, Aleluya!
2. E mewo ọlụ’m gbapụta, Aleluya!Alụw’ọgụ, ma nwe’mmeri, Aleluya!Ahụhụ Jisus agwụ, Aleluya!Ọchịchị aga ghi ekpu chi ụw’ọ zọ, Aleluya!
3. Eze anyị n’adị n dụ ọzọ, Aleluya!Ọnwụ, ole ọgbụgba gị? Aleluya!Ọ nwụrụ ịzọpụt’ayị, Aleluya!Olee mmeri gị, O ili? Aleluya!
Isi-okwu:Charles Wesley, 1707–1788
Egwu:Anon.Lyra Davidica, 1708