Page 108
O Biliwo!
O Biliwo!
1. O biliwo! O biliwo!Kwusa ya n’olu’an̅ụrị.Otiwaa ụlọ mkpọrọ ya;Ka’mbara’ụwa nile n̅ụrịa.Alụgbu ọnwụ nw’onwe ayị.Kraịst eritawo’mmeri.
2. Jiri ịbụ’abụ dị nsọ bịa;Bụọ abụ mmeri nk’Onye nw’ayị.Igw’oji anaghị’eji njiLee íhè’otuto’ụtụtụ dị,Tiwaa ọwụw’anw’uhie,N’go sị’oriri Ista.
3. O biliwo! O biliwo!O meghew’ọn’ụzọ igwe.Ọnya mme hie ahapụ wo ayị,Bilie ma ba ọnọdụ dị nsọ.Ihe Ista n’ekuke.G’acha n’anyaolil’ayị.
Isi-okwu:Cecil Frances Alexander, 1818–1895
Egwu:Joachim Neander, 1650–1680