Page 108
O Biliwo!
O Biliwo!
1. O biliwo! O biliwo!
Kwusa ya n’olu’an̅ụrị.
Otiwaa ụlọ mkpọrọ ya;
Ka’mbara’ụwa nile n̅ụrịa.
Alụgbu ọnwụ nw’onwe ayị.
Kraịst eritawo’mmeri.
2. Jiri ịbụ’abụ dị nsọ bịa;
Bụọ abụ mmeri nk’Onye nw’ayị.
Igw’oji anaghị’eji nji
Lee íhè’otuto’ụtụtụ dị,
Tiwaa ọwụw’anw’uhie,
N’go sị’oriri Ista.
3. O biliwo! O biliwo!
O meghew’ọn’ụzọ igwe.
Ọnya mme hie ahapụ wo ayị,
Bilie ma ba ọnọdụ dị nsọ.
Ihe Ista n’ekuke.
G’acha n’anyaolil’ayị.
Isi-okwu:Cecil Frances Alexander, 1818–1895
Egwu:Joachim Neander, 1650–1680