Page 114
Ama M na Nna M Dị Ndụ
Ama M na Nna M Dị Ndụ
1. Ama m na nna’m dị ndụ m’ọ hụkwara’m n’anya.
Mụọ ahụ takanyere’m ya ma gwa’m n’ọbụ’e zi’okwu,
Ma gwa’m n’ọbụ’ezi’okwu.
2. O zitere m n’ụwa; n’okwukw’i me’uche ya.
Mụọ ahụ takanyere’m ya ma gwa’m na’m nwer’ike,
Ma gwa’m na’m nwer’ike.
Isi-okwu na egwu:Reid N. Nibley, b. 1923. © 1969 IRI Mgbe a ga akpọ ya n’ọgan, jiri nanị akwụkwọnkuzi (ejila ihe nzọụkwụ nile).