Page 118
E Kele M Gị, Ezi Nna
E Kele M Gị, Ezi Nna
1. Ekele m gị, ezi Nna bi n’eluigwe,
N’ime mma’Ị n’ebere, obiọma ịhụn’anya.
Ekele m gị mak’ ụlọ, enyi, nne na nna,
Nangọzị ọbụỊa’n ke’m n’erit’ebe a.
2. Nyere m aka ime mma, nw’obiọma,
Ma nụrụ ihe nne na nna mụ g’ekwu.
N’aha Jisus, d’ịhụnaya dị kwa nro,
Arịọ m gị gọzie m debe mụ nnwa gị.
Isi-okwu:Anon.
Egwu:George Careless, 1839–1932