Auto-scroll is most reliable with MIDI (computer-generated) audio.
Practice
Loading…
Onye-nwe-anyị Nyere M Temple
1. O nye nwe’anyị nyere m temple ibi n’ime n’ụwaMgbe’m nọ n’igwe abụ’m mmụọ, ma hapụrụ’m gb’amụrụ m.’G’edebe temple m’ọcha; mụọ’m g’enwe onwe ya.A hụ’m bụ tem ple ahụ nke Nna nyere mụ.
2. Ma m debe ahụ m ọcha n’enweghi agw’ojọọ,Enwere m ike na ụlọ Nna keta ngọzi rubere m.N’ụtụtụ’mbili te, m g’ewer’ahụ’m dị’ọchaMan’on’otuto selestial biri n’íh’e bighebi.