Page 125
Epekele Ọla-edo nile Ahụ
Epekele Ọla-edo nile Ahụ
1. E zor’epekele ọlaedoN’omimi ugw’ukwu,Ruo mgbe Nna hụrụ’o ny’eziokwu,Ọg’a gwaihe nzuzo.
2. Ihe’ndekọta Nifaị dere,E de re na mgb’ochie;Ugbua, n’Akwụkwọ nke Momọn,A kọr’akụk’ahụ’ọzọ.
Isi-okwu:Rose Thomas Graham, 1875–1967
Egwu:J. Spencer Cornwall, 1888–1983. Arr. © 1989 IRI