Auto-scroll is most reliable with MIDI (computer-generated) audio.
Practice
Loading…
Bịanu, Ụmụ nke Onye-nwe-anyị
1. Bịan umụ nke Onyenw’anyị,K’ayị zukọọ wee bu a abụ.K’ayị welite olu n’ọn̅ụNy’Onyenw’ayị g’achị na nso a,N’ụwa nke a mgbe a g’asachaYa site n’ihe ọjọọ,Mgbe mmadụ g’akwụsi’njọ,Bie n’udo n’ịhụn’a-nya.
2. Lee’otu’ọ g’adị n’an̅ụrịMgb’ayị’ g’ahụ Onye nzọpụt’ayị!Mgb’ọ g’abịa n’ịmamma ya,Mgb’ahụ k’ihe’ọ jọọ g’agwụ.O lee ụdị abụ anyị g’abụNye Onye’nzọput’a nyi,Lee’ud’ịhụn’anya g’adịMgb’e gwu’ nile g’agbafu!