Page 66
Mee Nke Bụ Ezi-ihe
Mee Nke Bụ Ezi-ihe
1. Mee ez’ihe; chi ụtụtụ n’abo,N’eI’anya inwe onwe gị na ihe.Mụ ọzi n’eluayị n’ede ihe nwayọN’ihe’ọbụI’ayị n’eme; ma meez’i’ihe!
Mee e z’ihe; ihe g’apụta ya sorọ.Lụ ọgụ ịnw’onwe gị, mụọ n’ike;Ji’obisike n’e lee anya ruo’ echi.Chukwu g’eche gị’ mgbe’ahụ mee’ez’ihe.
2. Mee ez’ihe; agbụ mkpọrọ n’ada.Agbụ ndi mkpagbu anagh’egbuke;Mgbu agbụ nile nw’oge g’akwụsị.Ezi okwu n’agan’ihu me’ez’ihe!
Mee e z’ihe; ihe g’apụta ya sorọ.Lụ ọgụ ịnw’onwe gị, mụọ n’ike;Ji’obisike n’e lee anya ruo’ echi.Chukwu g’eche gị’ mgbe’ahụ mee’ez’ihe.
3. Mee ez’ihe; nw’okwukw’atụI’egwu.N’ihu, gan’ihu’ebumn’uche dị’nsọ.Anya’mmiri, nile nw’oge ga’kọcha.Ngọzi n’eche gị n’ime’e z’ihe!
Mee e z’ihe; ihe g’apụta ya sorọ.Lụ ọgụ ịnw’onwe gị, mụọ n’ike;Ji’obisike n’e lee anya ruo’ echi.Chukwu g’eche gị’ mgbe’ahụ mee’ez’ihe.
Isi-okwu:Anon., The Psalms of Life, Boston, 1857
Egwu:George Kaillmark, 1781–1835