Page 104
Abalị Jụụ
Abalị Jụụ
1. Abalị jụụ! Abalị nsọ!Dara jii, n’eny’ íhèLee nwagbọgbọ na ọkpara ya.Nwata dị’nsọ, dị’nro, dị nwayo,N’arahụ n’udo’nk’igwe;N’arahụ n’udo’nk’igwe.
2. Abalị jụụ! Abalị nsọ!Ọzụ atụrụ nọ n’egwu!Otuto sin’igwe dị’anya bịa;Usu nke igwe bụr’Aleluya!Amụrụ Kraịst Onyenzọpụta!Kraịst Onyenzọpụta!
3. Abalị jụụ! Abalịnsọ Ọkpara Nna, íhè’ọchaIhụ nsọ gị n’enye íhè,N’ụbọchị amara mgbapụta,Jisus Onyenw’ayị n’ọ mụmụ gị;Onye nw’ayị n’ọmụmụ gị.
Isi-okwu:Joseph Mohr, 1792–1848; nt®ghar∫ as®s® site n’aka John F. Young, 1820–1885
Egwu:Franz Gruber, 1787–1863